Ọpụpụ 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị ga-ewere mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ wụsa ya n’isi wee tee ya mmanụ.+ Ọpụpụ 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise, Levitikọs 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+ Abụ Ọma 133:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+
23 “Ma gị onwe gị, were ihe na-esi ísì ụtọ kasị mma:+ mea+ rọrọ arọ nke dị narị shekel ise, na sinamọn+ na-esi ísì ụtọ nke bụ́ ọkara nke ahụ, ya bụ, narị shekel abụọ na iri ise, nakwa kalamọs+ na-esi ísì ụtọ nke dị narị shekel abụọ na iri ise,
12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+
2 Ọ dị ka mmanụ dị mma a wụsara n’isi,+Nke na-agbada n’ajị agba,Bụ́ ajị agba Erọn,+Nke na-agbada n’olu uwe mwụda ya.+