Ọnụ Ọgụgụ 7:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 N’ụbọchị nke isii, onyeisi ụmụ Gad, bụ́ Elayasaf+ nwa Duel, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Duel.