Ndị Rom 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Dị ka ihe atụ, iwu kegidere nwaanyị lụrụ di n’ebe di ya nọ mgbe di ya nọ ndụ; ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, a tọpụwo ya n’iwu nke di ya.+ Ndị Hibru 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka alụmdi na nwunye bụrụ ihe kwesịrị nsọpụrụ n’etiti mmadụ niile, ka ihe ndina alụmdi na nwunye gharakwa ịbụ ihe e merụrụ emerụ,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+
2 Dị ka ihe atụ, iwu kegidere nwaanyị lụrụ di n’ebe di ya nọ mgbe di ya nọ ndụ; ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, a tọpụwo ya n’iwu nke di ya.+
4 Ka alụmdi na nwunye bụrụ ihe kwesịrị nsọpụrụ n’etiti mmadụ niile, ka ihe ndina alụmdi na nwunye gharakwa ịbụ ihe e merụrụ emerụ,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+