2 Ihe E Mere 34:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ọbụbụ ọnụ niile+ e dere n’akwụkwọ ahụ ha gụrụ n’ihu eze Juda,+ Jeremaya 51:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Jeremaya wee dee ọdachi dum ga-adakwasị Babịlọn n’otu akwụkwọ,+ bụ́ ihe niile a e dere ga-adakwasị Babịlọn.
24 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-eme ka ọdachi+ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya,+ bụ́ ọbụbụ ọnụ niile+ e dere n’akwụkwọ ahụ ha gụrụ n’ihu eze Juda,+
60 Jeremaya wee dee ọdachi dum ga-adakwasị Babịlọn n’otu akwụkwọ,+ bụ́ ihe niile a e dere ga-adakwasị Babịlọn.