Ọnụ Ọgụgụ 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Onye Naziraịt ahụ ga-akpụ+ isi o ji bụrụ onye Naziraịt n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ ga-ekporo ntutu isi o ji bụrụ onye Naziraịt wụnye n’ọkụ nke na-ere n’okpuru anụ àjà udo ahụ.
18 “‘Onye Naziraịt ahụ ga-akpụ+ isi o ji bụrụ onye Naziraịt n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ ga-ekporo ntutu isi o ji bụrụ onye Naziraịt wụnye n’ọkụ nke na-ere n’okpuru anụ àjà udo ahụ.