Levitikọs 4:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “‘Ma ọ bụrụ nwa atụrụ+ ka ọ ga-eweta ka ọ bụrụ àjà mmehie, ọ bụ nke nne ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta. Levitikọs 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+
32 “‘Ma ọ bụrụ nwa atụrụ+ ka ọ ga-eweta ka ọ bụrụ àjà mmehie, ọ bụ nke nne ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta.
6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+