Ọpụpụ 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye ọ bụla n’ime ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, ga-enye Jehova onyinye.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.
14 Onye ọ bụla n’ime ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, ga-enye Jehova onyinye.+
29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.