Jenesis 29:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ọ bụ maka na Jehova aṅawo ntị,+ n’ihi na a kpọrọ m asị, o wee nyekwa m nwa nke a.” Ya mere, ọ gụrụ ya Simiọn.+ Jenesis 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ ndị ikom Simiọn+ bụ Jemuel na Jemin na Ohad na Jekin+ na Zoha na Sheọl+ bụ́ onye nwaanyị Kenan mụrụ. Ọnụ Ọgụgụ 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ ya bụ ebo Simiọn, onyeisi ụmụ Simiọn bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị. Ọnụ Ọgụgụ 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Nemuel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Nemuel; ụmụ Jemin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jemin; ụmụ Jekin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jekin;
33 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ọ bụ maka na Jehova aṅawo ntị,+ n’ihi na a kpọrọ m asị, o wee nyekwa m nwa nke a.” Ya mere, ọ gụrụ ya Simiọn.+
10 Ụmụ ndị ikom Simiọn+ bụ Jemuel na Jemin na Ohad na Jekin+ na Zoha na Sheọl+ bụ́ onye nwaanyị Kenan mụrụ.
12 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Nemuel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Nemuel; ụmụ Jemin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jemin; ụmụ Jekin+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jekin;