Ọnụ Ọgụgụ 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị agha ya, bụ́ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, dị puku iri asaa na anọ na narị isii.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Juda.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri asaa na isii na narị ise.+
22 Ndị a bụ ezinụlọ ndị si n’ebo Juda.+ N’ime ha, ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị puku mmadụ iri asaa na isii na narị ise.+