Ndị Ikpe 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Jehova nyekwara ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ, ọ na-azọpụtakwa ha n’aka ndị iro ha n’ụbọchị niile nke onyeikpe ahụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ha na-asụ ude n’ihi ndị na-emegbu ha+ na ndị na-akwagharị ha. Ndị Ikpe 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee napụta unu n’aka Ijipt nakwa n’aka ndị niile na-emegbu unu, chụpụkwa ha n’ebe unu nọ ma nye unu ala ha.+
18 Mgbe Jehova nyekwara ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ, ọ na-azọpụtakwa ha n’aka ndị iro ha n’ụbọchị niile nke onyeikpe ahụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ha na-asụ ude n’ihi ndị na-emegbu ha+ na ndị na-akwagharị ha.
9 M wee napụta unu n’aka Ijipt nakwa n’aka ndị niile na-emegbu unu, chụpụkwa ha n’ebe unu nọ ma nye unu ala ha.+