Levitikọs 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘N’ọnwa nke asaa, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ ga-abụ ụbọchị a ga-afụrụ unu opi.+
24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+
29 “‘N’ọnwa nke asaa, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+ Ọ ga-abụ ụbọchị a ga-afụrụ unu opi.+