Ọpụpụ 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa+ sokwa ha gbagoo, tinyere ìgwè atụrụ na ìgwè ehi, bụ́ ìgwè anụ ụlọ bara ụba. Levitikọs 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E nwere otu nwa nwoke nke nwaanyị Izrel mụrụ, onye nna ya bụ onye Ijipt.+ Ọ banyere n’ebe ụmụ Izrel nọ. Nwa nwoke ahụ nwaanyị Izrel mụrụ na onye Izrel malitere ịlụ ọgụ+ n’ebe ha mara ụlọikwuu.
38 Ìgwè mmadụ gwara ọgwa+ sokwa ha gbagoo, tinyere ìgwè atụrụ na ìgwè ehi, bụ́ ìgwè anụ ụlọ bara ụba.
10 E nwere otu nwa nwoke nke nwaanyị Izrel mụrụ, onye nna ya bụ onye Ijipt.+ Ọ banyere n’ebe ụmụ Izrel nọ. Nwa nwoke ahụ nwaanyị Izrel mụrụ na onye Izrel malitere ịlụ ọgụ+ n’ebe ha mara ụlọikwuu.