-
Ọrụ Ndịozi 26:29Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
29 Pọl wee sị: “Ekpere m na-ekpeku Chineke, ma ọ̀ bụ n’oge na-adịghị anya ma ọ bụ n’oge dị anya, bụ ka, ọ bụghị naanị gị, kamakwa ndị niile na-anụ olu m taa, bụrụ ụdị onye m bụ, ma e wezụga ịbụ ndị e kere agbụ ndị a.”
-