Abụ Ọma 78:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+ Abụ Ọma 135:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ na-eme ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa na-akwụgo;+O meworo mmiri ozuzo oghere;+Ọ na-eme ka ifufe si n’ụlọ nkwakọba ihe ya pụta,+
26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+
7 Ọ na-eme ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa na-akwụgo;+O meworo mmiri ozuzo oghere;+Ọ na-eme ka ifufe si n’ụlọ nkwakọba ihe ya pụta,+