Levitikọs 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị nke asaa na ọ ga-akpụ ntutu niile dị ya n’isi,+ na ajị agba ya na iku anya ya. Ee, ọ ga-akpụ ntutu ya niile, ọ ga-asụkwa uwe ya ma saa ahụ́ na mmiri; ọ ga-adịkwa ọcha.
9 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị nke asaa na ọ ga-akpụ ntutu niile dị ya n’isi,+ na ajị agba ya na iku anya ya. Ee, ọ ga-akpụ ntutu ya niile, ọ ga-asụkwa uwe ya ma saa ahụ́ na mmiri; ọ ga-adịkwa ọcha.