31 Ọrụ+ ha bụ ịhụ maka Igbe+ ahụ na tebụl+ ahụ na ihe ndọba oriọna+ ahụ na ebe ịchụàjà+ ndị ahụ na arịa+ ndị dị n’ebe nsọ ahụ, bụ́ ndị ha ga-eji na-eje ozi, tinyere ákwà ngebichi ahụ,+ nakwa ozi niile metụtara ya.
12 Ha ga-achịrịkwa arịa+ niile ha ji eje ozi mgbe niile n’ebe nsọ ahụ, ha ga-achịba ha n’ime ákwà na-acha anụnụ anụnụ ma were ihe mkpuchi e ji akpụkpọ anụ sil+ mee sachie ha, dọkwasịkwa ha n’elu osisi e ji ebu ya.