Diuterọnọmi 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu nọ na-atamu ntamu n’ụlọikwuu unu, sị, ‘Ọ bụ n’ihi na Jehova kpọrọ anyị asị+ mere o ji kpọpụta anyị n’ala Ijipt+ ka o nyefee anyị n’aka ndị Amọraịt, ka ha laa anyị n’iyi.+ Abụ Ọma 106:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee na-atamu ntamu n’ụlọikwuu ha;+Ha egeghị ntị n’olu Jehova.+
27 Unu nọ na-atamu ntamu n’ụlọikwuu unu, sị, ‘Ọ bụ n’ihi na Jehova kpọrọ anyị asị+ mere o ji kpọpụta anyị n’ala Ijipt+ ka o nyefee anyị n’aka ndị Amọraịt, ka ha laa anyị n’iyi.+