Joshụa 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+
6 Jọshụa wee dọwaa ákwà mgbokwasị ya ma gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ihu+ igbe Jehova ruo ná mgbede, ya na ndị okenye Izrel, ha wee na-awụkwasị ájá n’isi ha.+