13 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ, o wee mee ka ha wagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ dum nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+
10 Ugbu a, lee, Jehova echebewo m ndụ,+ dị nnọọ ka o kwere ná nkwa,+ n’ime afọ iri anọ na ise a kemgbe Jehova kwere Mozis nkwa a mgbe Izrel jere ije n’ala ịkpa,+ ma ugbu a, lee, agbawo m afọ iri asatọ na ise taa.