Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 6:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “‘Nke a bụ iwu metụtara àjà ọka:*+ Unu bụ́ ụmụ Erọn, wetanụ ya n’ihu Jehova n’ihu ebe ịchụàjà.

  • Levitikọs 7:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Nke a bụ iwu metụtara àjà nsure ọkụ,+ àjà ọka+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma+ na àjà e ji ahọpụta mmadụ+ na àjà udo,+

  • Ọnụ Ọgụgụ 28:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 tinyere ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka+ a gwara mmanụ maka nke ọ bụla n’ime oké ehi ndị ahụ nakwa ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka e gwere nke ọma, ka ọ bụrụ àjà ọka a gwara mmanụ maka otu ebule,+

  • Ọnụ Ọgụgụ 29:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 ma e wezụga àjà nsure ọkụ+ a na-achụ kwa ọnwa na àjà ọka+ ya, na àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile+ na àjà ọka ya,+ tinyere àjà ihe ọṅụṅụ ha,+ dị ka usoro ha si dị, ka ha bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ, àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+

  • 1 Ihe E Mere 21:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ma Ọnan sịrị Devid: “Were ya ka ọ bụrụ nke gị,+ ka onyenwe m eze meekwa ihe dị mma n’anya ya. Lee, m na-enye ehi+ ị ga-eji chụọ àjà nsure ọkụ ahụ nakwa ihe e ji etichapụta mkpụrụ+ ka e were ya mere nkụ+ nakwa ọka wit ka ọ bụrụ àjà ọka. M na-enye gị ha dum.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya