11 N’ụbọchị na-eso ememme ngabiga ahụ, ha malitere iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, bụ́ achịcha na-ekoghị eko+ na ọka* a ṅara n’ọkụ, n’otu ụbọchị a.
12 Mana wee kwụsị ịda n’echi ya mgbe ha riworo ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, mana adaghịkwara ụmụ Izrel ọzọ,+ ha wee malite iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala Kenan n’afọ ahụ.+