Jenesis 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-enyekwa gị na mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ala Kenan dum, ka ọ bụrụ ihe onwunwe gị ruo mgbe a na-akaghị aka; m ga-egosikwa na m bụ Chineke ha.”+ Ọpụpụ 29:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 M ga-ebi n’etiti ụmụ Izrel, m ga-abụkwa Chineke ha.+ Levitikọs 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ka m wee nye unu ala Kenan,+ iji gosi na m bụ Chineke unu.+
8 M ga-enyekwa gị na mkpụrụ gị nke ga-anọchi gị ala dị iche iche i biri dị ka ọbịa,+ bụ́ ala Kenan dum, ka ọ bụrụ ihe onwunwe gị ruo mgbe a na-akaghị aka; m ga-egosikwa na m bụ Chineke ha.”+
38 Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt ka m wee nye unu ala Kenan,+ iji gosi na m bụ Chineke unu.+