Diuterọnọmi 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma ọ bụ, ihe o mere Detan na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab nwa Ruben, mgbe ala meghere ọnụ ya wee loda ha na ezinụlọ ha na ụlọikwuu ha nakwa ihe ọ bụla dị ndụ nke sonyeere ha n’etiti ndị Izrel niile);+
6 ma ọ bụ, ihe o mere Detan na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab nwa Ruben, mgbe ala meghere ọnụ ya wee loda ha na ezinụlọ ha na ụlọikwuu ha nakwa ihe ọ bụla dị ndụ nke sonyeere ha n’etiti ndị Izrel niile);+