Ọpụpụ 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Lezie anya n’ihi ya, rubekwa isi n’ihe o kwuru. Enupụrụla ya isi, n’ihi na ọ gaghị agbaghara unu mmebi iwu unu;+ n’ihi na aha m dị n’ime ya. Ọnụ Ọgụgụ 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Sinụ n’etiti nzukọ a pụọ+ ka m kpochapụ+ ha n’otu ntabi anya.” 1 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu abụkwala ndị na-atamu ntamu,+ dị nnọọ ka ụfọdụ n’ime ha tamuru, onye mbibi wee laa ha n’iyi.+
21 Lezie anya n’ihi ya, rubekwa isi n’ihe o kwuru. Enupụrụla ya isi, n’ihi na ọ gaghị agbaghara unu mmebi iwu unu;+ n’ihi na aha m dị n’ime ya.