51 Mgbe ọ bụla unu ga-eburu ụlọikwuu ahụ kwalie, ọ bụ ndị Livaị ga-atọtu ya;+ mgbe ọ bụla a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ, ọ bụ ndị Livaị ga-eguzobe ya; a ga-egbu+ onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.
4 Ha ga-esonyere gị, ha ga na-arụkwa ọrụ ha kwesịrị ịrụ n’ụlọikwuu nzute n’ihe metụtara ozi niile a na-eje n’ụlọikwuu ahụ, onye nkịtị agaghị abịa unu nso.+