Levitikọs 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Unu erikọtala ihe ọ bụla na ọbara.+ “‘Unu achọla ihe mgbaàmà maka ọdịnihu,+ unu emekwala anwansi.+ 2 Ndị Eze 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị. 2 Ndị Eze 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O surekwara* nwa ya n’ọkụ.+ O mekwara anwansi,+ chọọ ihe mgbaàmà ọdịnihu, kwekwa ka ndị na-agba afa+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu+ nọrọ. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.
26 “‘Unu erikọtala ihe ọ bụla na ọbara.+ “‘Unu achọla ihe mgbaàmà maka ọdịnihu,+ unu emekwala anwansi.+
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ nke mba+ ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.
6 O surekwara* nwa ya n’ọkụ.+ O mekwara anwansi,+ chọọ ihe mgbaàmà ọdịnihu, kwekwa ka ndị na-agba afa+ na ndị ọrụ ha bụ ịkọ ọdịnihu+ nọrọ. O mere ihe jọrọ njọ n’anya Jehova nke ukwuu iji kpasuo ya iwe.