Jeremaya 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jeremaya onye amụma wee gwa Hananaya+ onye amụma, sị: “Biko, Hananaya, gee ntị! Ọ bụghị Jehova zitere gị, ma gị onwe gị emewo ka ndị a tụkwasị obi n’okwu ụgha.+
15 Jeremaya onye amụma wee gwa Hananaya+ onye amụma, sị: “Biko, Hananaya, gee ntị! Ọ bụghị Jehova zitere gị, ma gị onwe gị emewo ka ndị a tụkwasị obi n’okwu ụgha.+