Malakaị 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị,”+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru; “kpọọkwa onye ji ime ihe ike kpuchie uwe ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Lezienụ mmụọ unu anya, unu aghọkwala aghụghọ.+
16 N’ihi na ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị,”+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru; “kpọọkwa onye ji ime ihe ike kpuchie uwe ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. “Lezienụ mmụọ unu anya, unu aghọkwala aghụghọ.+