Jenesis 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+ Jenesis 27:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ bụkwa site ná mma agha gị ka ị ga-adị ndụ,+ ị ga-ejekwara nwanne gị nwoke ozi.+ Ma ọ ga-erukwa na, mgbe ị ga-alụ ụ̀lụ̀, ị ga-agbajipụ yok ya n’olu gị.”+
39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+
40 Ọ bụkwa site ná mma agha gị ka ị ga-adị ndụ,+ ị ga-ejekwara nwanne gị nwoke ozi.+ Ma ọ ga-erukwa na, mgbe ị ga-alụ ụ̀lụ̀, ị ga-agbajipụ yok ya n’olu gị.”+