Ọpụpụ 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà mgbokwasị o nwere.+ Ọ bụ ákwà o ji ekpuchi akpụkpọ ahụ́ ya. Gịnị ka ọ ga-eyi dinara ala? Ọ ga-erukwa na ọ ga-etiku m, m ga-anụkwa, n’ihi na m na-eme amara.+ Job 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-achụfu ọbụna oké ịnyịnya ibu nke ụmụ na-enweghị nna;Ha na-ejichi oké ehi nke nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+
27 N’ihi na ọ bụ naanị ákwà mgbokwasị o nwere.+ Ọ bụ ákwà o ji ekpuchi akpụkpọ ahụ́ ya. Gịnị ka ọ ga-eyi dinara ala? Ọ ga-erukwa na ọ ga-etiku m, m ga-anụkwa, n’ihi na m na-eme amara.+
3 Ha na-achụfu ọbụna oké ịnyịnya ibu nke ụmụ na-enweghị nna;Ha na-ejichi oké ehi nke nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+