Levitikọs 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ma ọ bụ nke nwere mkpumkpu azụ ma ọ bụ onye ihe mere n’anya ma ọ bụ onye akpụkpa na-ata ma ọ bụ onye nwere ọkpụisi eri ngo ma ọ bụ onye mkpụrụ amụ ya chipịara echipịa.+ Diuterọnọmi 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Onye ọ bụla a pịrị amụ+ site n’ịkụpịa mkpụrụ amụ ya,+ ma ọ bụ onye e bepụrụ ihe o ji bụrụ nwoke, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.
20 ma ọ bụ nke nwere mkpumkpu azụ ma ọ bụ onye ihe mere n’anya ma ọ bụ onye akpụkpa na-ata ma ọ bụ onye nwere ọkpụisi eri ngo ma ọ bụ onye mkpụrụ amụ ya chipịara echipịa.+
23 “Onye ọ bụla a pịrị amụ+ site n’ịkụpịa mkpụrụ amụ ya,+ ma ọ bụ onye e bepụrụ ihe o ji bụrụ nwoke, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.