Levitikọs 19:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “‘Kwụwanụ aka ọtọ mgbe unu na-ekpe ikpe,+ mgbe unu na-atụ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ mgbe unu na-atụ ịdị arọ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ma ọ bụ mgbe unu na-atụ ihe dị mmiri mmiri. Ndị Rom 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu?+ Chineke ọ̀ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi? Tụfịakwa!
35 “‘Kwụwanụ aka ọtọ mgbe unu na-ekpe ikpe,+ mgbe unu na-atụ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ mgbe unu na-atụ ịdị arọ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ma ọ bụ mgbe unu na-atụ ihe dị mmiri mmiri.