Diuterọnọmi 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ndị a bụ ihe e nyere n’iwu, ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere iwu ka a kụziere unu,+ ka unu wee debe ha n’ala ahụ unu na-agafe ebe ahụ ịga nweta; Diuterọnọmi 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe e mere ka ị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, amụtala ime ihe arụ mba ndị ahụ na-eme.+
6 “Ndị a bụ ihe e nyere n’iwu, ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke unu nyere iwu ka a kụziere unu,+ ka unu wee debe ha n’ala ahụ unu na-agafe ebe ahụ ịga nweta;
9 “Mgbe e mere ka ị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, amụtala ime ihe arụ mba ndị ahụ na-eme.+