Ọpụpụ 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+ Jeremaya 32:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I wee jiri ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike na ogwe aka ị gbatịrị agbatị na ihe na-eme ka a tụọ oké egwu+ si n’ala Ijipt+ kpọpụta ndị gị bụ́ Izrel.
16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+
21 I wee jiri ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike na ogwe aka ị gbatịrị agbatị na ihe na-eme ka a tụọ oké egwu+ si n’ala Ijipt+ kpọpụta ndị gị bụ́ Izrel.