Diuterọnọmi 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’oge ememme gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị na onye mbịarambịa na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo gị.
14 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’oge ememme gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị na onye mbịarambịa na nwa na-enweghị nna nakwa nwaanyị di ya nwụrụ, bụ́ ndị bi n’obodo gị.