Ọpụpụ 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+ Joshụa 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 dị nnọọ ka Mozis bụ́ ohu Jehova nyere ụmụ Izrel n’iwu, dị ka e dere ya n’akwụkwọ iwu+ Mozis, sị: “Ebe ịchụàjà e ji nkume a na-awaghị awa wuo, nke a na-emetụghị ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ”;+ ha wee chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ na àjà udo n’elu ya.+
25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+
31 dị nnọọ ka Mozis bụ́ ohu Jehova nyere ụmụ Izrel n’iwu, dị ka e dere ya n’akwụkwọ iwu+ Mozis, sị: “Ebe ịchụàjà e ji nkume a na-awaghị awa wuo, nke a na-emetụghị ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ”;+ ha wee chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ na àjà udo n’elu ya.+