Ọpụpụ 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Egbula ọchụ.+ Ọpụpụ 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Onye ọ bụla kụgburu mmadụ, a ghaghị igbu ya.+ Levitikọs 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ọ bụrụkwa na mmadụ egbuo mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ, a ghaghị igbu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu anarala ihe mgbapụta ọ bụla maka mkpụrụ obi gburu ọchụ bụ́ onye kwesịrị ọnwụ,+ n’ihi na a ghaghị igbu ya.+
31 Unu anarala ihe mgbapụta ọ bụla maka mkpụrụ obi gburu ọchụ bụ́ onye kwesịrị ọnwụ,+ n’ihi na a ghaghị igbu ya.+