Maịka 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gị onwe gị ga-akụ mkpụrụ, ma ị gaghị aghọrọ ya. Gị onwe gị ga-azọcha mkpụrụ oliv, ma ị gaghị ete mmanụ; ị ga-azọchapụta mmanya dị ụtọ, ma ị gaghị aṅụ mmanya.+
15 Gị onwe gị ga-akụ mkpụrụ, ma ị gaghị aghọrọ ya. Gị onwe gị ga-azọcha mkpụrụ oliv, ma ị gaghị ete mmanụ; ị ga-azọchapụta mmanya dị ụtọ, ma ị gaghị aṅụ mmanya.+