-
Levitikọs 25:47Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
47 “‘Ma ọ bụrụ na onye mbịarambịa ma ọ bụ onye ọbịa bi n’etiti unu abaa ọgaranya, ma nwanne gị bi ya nso adaa ogbenye, o wee resị onye mbịarambịa ma ọ bụ onye ọbịa bi n’etiti unu onwe ya, ma ọ bụ resị otu onye n’ezinụlọ onye mbịarambịa onwe ya,
-