Levitikọs 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe m gbajiri mkpara unu ji ekonye achịcha,+ ndị inyom iri ga na-emere unu achịcha n’otu ekwú ma na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀;+ unu ga-eri ihe ma afọ agaghị eju unu.+ Jeremaya 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+
26 Mgbe m gbajiri mkpara unu ji ekonye achịcha,+ ndị inyom iri ga na-emere unu achịcha n’otu ekwú ma na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀;+ unu ga-eri ihe ma afọ agaghị eju unu.+
13 M ga-eme ka e bukọrọ ihe onwunwe gị na akụ̀ gị dị oké ọnụ ahịa+ n’akwụghị gị ụgwọ, n’ihi mmehie gị niile, n’ókèala gị niile.+