Diuterọnọmi 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova ga-eme ka ị rịawa ụkwara nta+ na oké ahụ́ ọkụ na ọrịa ahụ́ ọzịza na oké okpomọkụ, meekwa ka mma agha+ bịakwasị gị, meekwa ka ihe ọkụkụ gị kpọnwụọ,+ meekwa ka ihe ọkụkụ gị maa ebù,+ ihe ndị a ga-achụkwa gị ọsọ ruo mgbe ị lara n’iyi. 2 Ihe E Mere 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-arịa ọtụtụ ọrịa,+ ọrịa ọjọọ ga-arịakwa gị n’eriri afọ, ruo mgbe eriri afọ gị ga na-awụpụta kwa ụbọchị n’ihi ọrịa ahụ.’”+
22 Jehova ga-eme ka ị rịawa ụkwara nta+ na oké ahụ́ ọkụ na ọrịa ahụ́ ọzịza na oké okpomọkụ, meekwa ka mma agha+ bịakwasị gị, meekwa ka ihe ọkụkụ gị kpọnwụọ,+ meekwa ka ihe ọkụkụ gị maa ebù,+ ihe ndị a ga-achụkwa gị ọsọ ruo mgbe ị lara n’iyi.
15 Ị ga-arịa ọtụtụ ọrịa,+ ọrịa ọjọọ ga-arịakwa gị n’eriri afọ, ruo mgbe eriri afọ gị ga na-awụpụta kwa ụbọchị n’ihi ọrịa ahụ.’”+