Abụ Ọma 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O kwuwo n’obi ya, sị: “A gaghị eme ka m maa jijiji;+Ọdachi agaghị adakwasị m site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+ Jeremaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+ Jeremaya 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+
6 O kwuwo n’obi ya, sị: “A gaghị eme ka m maa jijiji;+Ọdachi agaghị adakwasị m site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+
12 “Ha agọnahụwo Jehova, ha na-asịkwa: ‘Ọ dịghị adị.+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị, anyị agaghịkwa ahụ mma agha ma ọ bụ ụnwụ.’+
19 Ị̀ jụwo Juda kpamkpam,+ ka mkpụrụ obi gị ọ̀ kpọwo Zayọn asị?+ Gịnị mere i ji tie anyị ihe nke na a pụghị ịgwọta anyị agwọta?+ Anyị nọ na-atụ anya udo, ma e nweghị ihe ọma merenụ; anyị nọ na-atụ anya ọgwụgwọ, ma, lee! oké ụjọ bịara!+