Ilu 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye na-edebe ihe e nyere n’iwu na-edebe mkpụrụ obi ya;+ a ga-egbu onye na-eleghara ụzọ ya anya.+ 1 Ndị Kọrịnt 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ibi úgwù+ apụtaghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù+ apụtaghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ ime ihe Chineke nyere n’iwu nwere ihe ọ pụtara.+
19 Ibi úgwù+ apụtaghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù+ apụtaghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ ime ihe Chineke nyere n’iwu nwere ihe ọ pụtara.+