Diuterọnọmi 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+ Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+
2 ka i wee tụọ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị iji debe ụkpụrụ ya niile na iwu ya niile m na-enye gị, gị na nwa gị na nwa nwa gị,+ ụbọchị niile nke ndụ gị, ka ụbọchị gị wee dị ogologo.+
39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+