Aịzaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+ Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+
17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+
2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+