Aịzaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ihe ọzọ m kwesịrị ime n’ubi vaịn m nke m na-emebeghị na ya?+ Gịnị mere m ji na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn, ya amịa mkpụrụ vaịn ọhịa? Jeremaya 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dị ka ezi mkpụrụ vaịn uhie,+ ọ bụ naanị ezi mkpụrụ vaịn. Oleezi otú i si gbanwee n’ebe m nọ wee ghọọ alaka mebiri emebi nke osisi vaịn si ebe ọzọ?’+
4 Olee ihe ọzọ m kwesịrị ime n’ubi vaịn m nke m na-emebeghị na ya?+ Gịnị mere m ji na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn, ya amịa mkpụrụ vaịn ọhịa?
21 Ma mụ onwe m kụrụ gị dị ka ezi mkpụrụ vaịn uhie,+ ọ bụ naanị ezi mkpụrụ vaịn. Oleezi otú i si gbanwee n’ebe m nọ wee ghọọ alaka mebiri emebi nke osisi vaịn si ebe ọzọ?’+