Ọnụ Ọgụgụ 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis wee malite itiku Jehova, sị: “Biko, Chineke! Biko, gwọọ ya!”+ 2 Ihe E Mere 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe nke a gasịrị, Jehova mere ka ọrịa nke na-enweghị ọgwụgwọ rịawa ya n’eriri afọ.+