2 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbuo ezinụlọ Ehab onyenwe gị, n’ahụ́ Jezibel+ ka m ga-abọ ọbọ+ ọbara ndị ohu m bụ́ ndị amụma nakwa ọbara ndị ohu Jehova niile. Mkpughe 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ ruo ole mgbe ka ị ga-ahapụ ikpe ikpe+ na ịbọ ọbọ ọbara anyị+ n’isi ndị bi n’elu ụwa?”
7 Gbuo ezinụlọ Ehab onyenwe gị, n’ahụ́ Jezibel+ ka m ga-abọ ọbọ+ ọbara ndị ohu m bụ́ ndị amụma nakwa ọbara ndị ohu Jehova niile.
10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ ruo ole mgbe ka ị ga-ahapụ ikpe ikpe+ na ịbọ ọbọ ọbara anyị+ n’isi ndị bi n’elu ụwa?”