Diuterọnọmi 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+ Maịka 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-eji iwe na ọnụma bọọ ọbọ n’ahụ́ mba ndị na-erubeghị isi.”+ Luk 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 n’ihi na ndị a bụ ụbọchị ime ihe e kpere n’ikpe, ka ihe niile e dere wee mezuo.+
41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+