Ọpụpụ 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.” Jọn 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst. Ọrụ Ndịozi 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma, ụfọdụ n’ime ndị nọ n’òtù ndị Farisii, bụ́ ndị kwere ekwe, biliri n’oche ha, sị: “Ọ dị mkpa ka e bie ha úgwù,+ nyekwa ha iwu ka ha na-edebe iwu Mozis.”+ 1 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?
8 Mozis wee were ọbara ahụ fesa ndị Izrel,+ sị: “Ihe a bụ ọbara nke ọgbụgba ndụ+ unu na Jehova gbaworo n’okwu a niile.”
17 N’ihi na e nyere Iwu ahụ site n’aka Mozis,+ e mere ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na eziokwu+ ahụ dịrị site n’aka Jizọs Kraịst.
5 Ma, ụfọdụ n’ime ndị nọ n’òtù ndị Farisii, bụ́ ndị kwere ekwe, biliri n’oche ha, sị: “Ọ dị mkpa ka e bie ha úgwù,+ nyekwa ha iwu ka ha na-edebe iwu Mozis.”+
9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?